Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ezra 8:9 - Bible Nso

9 Site n'umu Joab, Obadaia nwa Jehiel; ndi soro ya di ọgu ndikom iri na iri na asatọ.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

9 Ndị sitere nʼikwu Joab, Ọbadaya nwa Jehiel na narị ndị ikom abụọ na iri na asatọ (218),

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ezra 8:9
4 Iomraidhean Croise  

Umu Pahat-moab, nke umu Jeshua na Joab, nnù asa na iri na abua.


Site kwa n'umu Shelomit, nwa Josifia; ndi soro ya di ọgu ndikom asatọ.


Site kwa n'umu Shefataia, Zebadaia nwa Maikael; ndi soro ya di ọgu ndikom anọ.


Umu Pahat-moab, nke umu Jeshua na Joab, nnù asa na iri na asatọ.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan