6 Site kwa n'umu Adin, Ebed nwa Jonatan; ndi soro ya di ọgu ndikom abua na iri.
6 Ndị ikwu Adin, Ebed nwa Jonatan na iri mmadụ ise (50) so ya.
Umu Adin, nnù na ọgu abua na iri na anọ.
Site n'umu Shekania, nwa Jahaziel; ndi soro ya di ọgu ndikom iri-na-ise.
Site kwa n'umu Ilam, Jeshaia nwa Atalaia; ndi soro ya di ọgu ndikom atọ na iri.
na Adonaija, na Bigvai, na Adin;
Umu Adin, nnù na ọgu iri-na-abua na iri na ise.