Ezra 8:23 - Bible Nso23 Ayi we bue ọnu, riọ Chineke-ayi aririọ bayere nka: O we kwe ka ayi riọta ihe ayi riọrọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Ya mere, anyị buru ọnụ, kpee ekpere, rịọ Chineke ka o chebe anyị. O chebekwara anyị. Faic an caibideil |