Ezra 8:19 - Bible Nso19 na Hashabaia, ya na Jeshaia nke sitere n'umu Merari, na umu-nne-ya na umu-ha ndikom, orú madu; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Chineke sitere nʼikwu Merari zite Hashabaya, na Jeshaya, tinyere ụmụnne ya na ụmụ ha ndị ikom, ndị ọnụọgụgụ ha dị iri ndị ikom abụọ (20). Faic an caibideil |