Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ezra 8:13 - Bible Nso

13 Site kwa n'umu Adonikam, bú ndi-ikpe-azu; ndia bu kwa aha-ha, Elifelet, na Jeuel, na Shemaia; ndi soro ha di ọgu ndikom atọ.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

13 Ndị sitere nʼikwu Adonikam, ndị ikpeazụ, ndị aha ha bụ Elifelet, na Jeuel na Shemaya na iri ndị ikom isii (60) bụ ndị so ha,

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ezra 8:13
4 Iomraidhean Croise  

Umu Adonikam, nnù na ọgu iri-na-atọ na isi.


Site kwa n'umu Azgad, Johanan nwa Hakatan; ndi soro ya di ọgu ndikom ise na iri.


Site kwa n'umu Bigvai, Utai na Zabud; ndi soro ha di ọgu ndikom atọ na iri.


Umu Adonikam, nnù na ọgu iri-na-atọ na asa.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan