Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ezra 8:12 - Bible Nso

12 Site kwa n'umu Azgad, Johanan nwa Hakatan; ndi soro ya di ọgu ndikom ise na iri.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

12 ndị sitere nʼikwu Azgad, Johanan nwa Hakatan na narị ndị ikom na iri (110).

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ezra 8:12
4 Iomraidhean Croise  

Umu Azgad, nnù atọ na orú na abua.


Site kwa n'umu Bebai, Zekaraia nwa Bebai; ndi soro ya di orú ndikom na asatọ.


Site kwa n'umu Adonikam, bú ndi-ikpe-azu; ndia bu kwa aha-ha, Elifelet, na Jeuel, na Shemaia; ndi soro ha di ọgu ndikom atọ.


Umu Azgad, nnù ise na ọgu iri-na-isi na abua.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan