Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ezra 8:11 - Bible Nso

11 Site kwa n'umu Bebai, Zekaraia nwa Bebai; ndi soro ya di orú ndikom na asatọ.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

11 Ndị sitere nʼikwu Bebai; Zekaraya nwa Bebai na ndị ikom iri abụọ na asatọ (28),

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ezra 8:11
5 Iomraidhean Croise  

Na n'etiti umu Bebai; Jehohanan, na Hananaia, na Zabai, na Atlai.


Umu Bebai, nnù na ọgu iri-na-otù na atọ.


Site kwa n'umu Shelomit, nwa Josifia; ndi soro ya di ọgu ndikom asatọ.


Site kwa n'umu Azgad, Johanan nwa Hakatan; ndi soro ya di ọgu ndikom ise na iri.


Umu Bebai, nnù na ọgu iri-na-otù na asatọ.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan