10 Site kwa n'umu Shelomit, nwa Josifia; ndi soro ya di ọgu ndikom asatọ.
10 ndị sitere nʼikwu Bani, Shelomit nwa Josifaya na narị ndị ikom na iri isii (160).
Site kwa n'umu Bebai, Zekaraia nwa Bebai; ndi soro ya di orú ndikom na asatọ.
Site n'umu Joab, Obadaia nwa Jehiel; ndi soro ya di ọgu ndikom iri na iri na asatọ.