8 Umu Zatu, nnù abua na ọgu asa na ise.
8 Ụmụ Zatu, narị itoolu na iri anọ na ise (945).
Na n'etiti umu Zatu; Elioenai, na Elaiashib, na Matanaia, na Jeremot, na Zabad, na Aziza.
Umu Ilam, nnù atọ na ọgu abua na iri na anọ.
Umu Zakai, nnù na ọgu iri-na-asatọ.
Umu Zatu, nnù abua na ọgu abua na ise.