Ezra 2:66 - Bible Nso66 Inyinya-ha di nnù na ọgu iri-na-isi na iri na isi; inyinya mule ha di ọgu iri-na-abua na ise; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a66 Ịnyịnya dị narị asaa na iri atọ na isii (736), ebe ịnyịnya muul dị narị abụọ na iri anọ na ise (245). Faic an caibideil |