5 Umu Ara, nnù na ọgu iri-na-asatọ na iri na ise.
5 Ụmụ Ara, narị asaa na iri asaa na ise (775).
Umu Shefataia, ọgu iri-na-asatọ na iri na abua.
N'ihi na ọtutu madu di nime Juda ndi nwere iyi ha ṅuru ya, n'ihi na di nwa-nwayi Shekania nwa Ara ka ọ bu; Jehohanan nwa-ya lu-kwa-ra nwa-nwayi Meshulam nwa Berekaia na nwunye.
Umu Ara, nnù na ọgu iri-na-abua na iri na abua.