39 Umu Harim, nnù abua na ọgu iri na iri na asa.
39 ndị Harim, otu puku, otu narị na asaa (1,107).
nke-atọ putara Harim, nke-anọ putara Seorim;
Na n'etiti umu Imea; Hanani na Zebadaia.
Na n'etiti umu Harim; Maaseia, na Elaija, na Shemaia, na Jehiel, na Uzaia.
Ndi Livai: umu Jeshua na Kadmiel, nke umu Hodavaia, ọgu atọ na iri na anọ.
Umu Harim, nnù abua na ọgu iri na iri na asa.