38 Umu Pashua, nnù atọ na ọgu abua na asa.
38 ndị Pashua, otu puku na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247)
nke iri-na-ise putara Bilga, nke-iri-na-isi putara Imea;
na Adaia nwa Jeroham, nwa Pashhua, nwa Malkija, na Maasai nwa Adiel, nwa Jahzera, nwa Meshulam, nwa Meshilemit, nwa Imea;
Na n'etiti umu Pashua; Elioenai, na Maaseia, na Ishmael, na Netanel, na Jozabad, na Elasa.
Umu Pashua, nnù atọ na ọgu abua na asa.
Pashua nwa Imea, bú onye-nchu-àjà, nke bu kwa onye-nlekọta, onye-ndú n'ulo Jehova, Pashua ahu we nu ka Jeremaia nēbu amuma okwu ndia.