35 Umu Senaa, nnù iteghete na orú na iri.
35 Ụmụ Senaa, puku atọ, narị isii na iri atọ (3,630).
Umu Jeriko, ọgu iri-na-asa na ise.
Ndi-nchu-àjà: umu Jedaia, nke ulo Jeshua, nnù abua na ọgu asatọ na iri na atọ.
Ọnu-uzọ-ama azù ka umu Hasenaa luru; ndi ahu jikọtara ya n'otù, guzo ibo-ọnu-uzọ-ya, na ihe-nkpachi-ya nile, na nkpọrọ-ya nile.
Umu Senaa, nnù iteghete na ọgu iri-na-isi na iri.