Ezra 2:34 - Bible Nso34 Umu Jeriko, ọgu iri-na-asa na ise. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 Ụmụ Jeriko, narị atọ na iri anọ na ise (345). Faic an caibideil |
Ndikom ahu ndi akpọrọ n'aha n'aha we bilie, jide ndọta-n'agha ahu, yikwasi ndi-ha b͕ara ọtọ uwe site n'ihe-nkwata ahu, ha we yikwasi ha uwe, yikwasi kwa ha akpukpọ-ukwu, me ha ka ha rie ihe, me kwa ha ka ha ṅua ihe-ọṅuṅu, te ha manu, nēdu ha n'elu inyinya-ibu, bú onye ọ bula nāsu ngọngọ, ha we me ka ha biarue Jeriko, bú obodo ukwu, di umu-nne-ha nso: ha we laghachi na Sameria.