31 Umu Ilam nke-ọzọ, nnù atọ na ọgu abua na iri na anọ.
31 Ụmụ Elam nke ọzọ, otu puku, narị abụọ na iri ise na anọ (1,254).
Umu Magbish, ọgu asa na iri na isi.
Umu Harim, ọgu iri-na-isi.
Umu Ilam, nnù atọ na ọgu abua na iri na anọ.
Umu Ilam nke-ọzọ, nnù atọ na ọgu abua na iri na anọ.