26 Umu Rema na Geba, nnù na ọgu iri-na-otù na otù.
26 Ndị ikom Rema na Geba, narị isii na iri abụọ na otu (621).
Umu Kiriat-arim na Kefira na Beirot, nnù na ọgu iri-na-asa na atọ.
Ndikom Mikmas, ọgu isi na abua.
Ndikom Rema na Geba, nnù na ọgu iri-na-otù na otù.