25 Umu Kiriat-arim na Kefira na Beirot, nnù na ọgu iri-na-asa na atọ.
25 Ndị ikom Kiriat Jearim, Kefira na Beerọt, narị asaa na iri anọ na atọ (743).
Umu Azmavet, ọgu abua na abua.
Umu Rema na Geba, nnù na ọgu iri-na-otù na otù.
Ndikom Kiriat-jearim na Kefira na Beirot, nnù na ọgu iri-na-asa na atọ.
Umu Israel we bilie ije, biarue obodo nile ha n'ubọchi nke-atọ. Ma obodo-ha bu Gibeon, na Kefira, na Beirot, na Kiriat-jearim.