15 Umu Adin, nnù na ọgu abua na iri na anọ.
15 Ụmụ Adin, narị anọ na iri ise na anọ (454).
Umu Bigvai, nnù ise na ọgu abua na iri na isi.
Umu Atea, nke Hezekaia, ọgu anọ na iri na asatọ.
Site kwa n'umu Adin, Ebed nwa Jonatan; ndi soro ya di ọgu ndikom abua na iri.
Umu Adin, nnù na ọgu iri-na-abua na iri na ise.