14 Umu Bigvai, nnù ise na ọgu abua na iri na isi.
14 Ụmụ Bigvai, puku abụọ na iri ise na isii (2,056).
Umu Adonikam, nnù na ọgu iri-na-atọ na isi.
Umu Adin, nnù na ọgu abua na iri na anọ.
Site kwa n'umu Bigvai, Utai na Zabud; ndi soro ha di ọgu ndikom atọ na iri.
Umu Bigvai, nnù ise na ọgu atọ na asa.