13 Umu Adonikam, nnù na ọgu iri-na-atọ na isi.
13 Ụmụ Adonikam, narị isii na iri isii na isii (666).
Umu Azgad, nnù atọ na orú na abua.
Umu Bigvai, nnù ise na ọgu abua na iri na isi.
Site kwa n'umu Adonikam, bú ndi-ikpe-azu; ndia bu kwa aha-ha, Elifelet, na Jeuel, na Shemaia; ndi soro ha di ọgu ndikom atọ.
Umu Adonikam, nnù na ọgu iri-na-atọ na asa.