12 Umu Azgad, nnù atọ na orú na abua.
12 Ụmụ Azgad, otu puku na narị abụọ na iri abụọ na abụọ (1,222).
Umu Bebai, nnù na ọgu iri-na-otù na atọ.
Umu Adonikam, nnù na ọgu iri-na-atọ na isi.
Site kwa n'umu Azgad, Johanan nwa Hakatan; ndi soro ya di ọgu ndikom ise na iri.
Umu Azgad, nnù ise na ọgu iri-na-isi na abua.