11 Umu Bebai, nnù na ọgu iri-na-otù na atọ.
11 Ụmụ Bebai, narị isii na iri abụọ na atọ (623).
Na n'etiti umu Bebai; Jehohanan, na Hananaia, na Zabai, na Atlai.
Umu Bani, nnù na ọgu iri-na-abua na abua.
Umu Azgad, nnù atọ na orú na abua.
Site kwa n'umu Bebai, Zekaraia nwa Bebai; ndi soro ya di orú ndikom na asatọ.
Umu Bebai, nnù na ọgu iri-na-otù na asatọ.