10 Umu Bani, nnù na ọgu iri-na-abua na abua.
10 Ụmụ Bani, narị isii na iri anọ na abụọ (642).
Na n'etiti umu Bani; Maadai, na Amram, na Uel;
Umu Bebai, nnù na ọgu iri-na-otù na atọ.
Umu Zakai, nnù na ọgu iri-na-asatọ.
Umu Binui, nnù na ọgu iri-na-abua na asatọ.