Ezra 10:43 - Bible Nso43 N'etiti umu Nebo; Jeiel, na Matitaia, na Zabad, na Zebina, na Ido, na Joel, na Benaia. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a43 Site nʼikwu Nebo: Jeiel, Matitaia, Zabad, Zebina, Jadai, Juel na Benaya. Faic an caibideil |