34 Na n'etiti umu Bani; Maadai, na Amram, na Uel;
34 Site nʼikwu Bani, Maadai, Amram, Uel,
Na n'etiti umu Hashum; Matenai, na Matata, na Zabad, na Elifelet, na Jeremai, na Manase, na Shimai.
na Benaia, na Bedeia, na Keluhi;
Umu Bani, nnù na ọgu iri-na-abua na abua.