Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ezra 10:28 - Bible Nso

28 Na n'etiti umu Bebai; Jehohanan, na Hananaia, na Zabai, na Atlai.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

28 Site nʼikwu Bebai: Jehohanan, Hananaya, Zabai, na Atlai.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ezra 10:28
6 Iomraidhean Croise  

Na n'etiti umu Zatu; Elioenai, na Elaiashib, na Matanaia, na Jeremot, na Zabad, na Aziza.


Na n'etiti umu Bani; Meshulam, na Maluk, na Adaia, na Jashub, na Sheal, na Jeremot.


Umu Bebai, nnù na ọgu iri-na-otù na atọ.


Site kwa n'umu Bebai, Zekaraia nwa Bebai; ndi soro ya di orú ndikom na asatọ.


N'iso ya ka Beruk nwa Zabai nuru ọku n'obi ime iberibe ọzọ atùru atù di ike, site na nkuku mb͕idi rue ọnu-uzọ ulo Elaiashib, bú onye-isi-nchu-àjà.


Umu Bebai, nnù na ọgu iri-na-otù na asatọ.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan