21 Na n'etiti umu Harim; Maaseia, na Elaija, na Shemaia, na Jehiel, na Uzaia.
21 Ikwu Harim: Maaseia, Ịlaịja, Shemaya, Jehiel na Uzaya.
nke-atọ putara Harim, nke-anọ putara Seorim;
Na n'etiti umu Imea; Hanani na Zebadaia.
Na n'etiti umu Pashua; Elioenai, na Maaseia, na Ishmael, na Netanel, na Jozabad, na Elasa.
Ndi-nchu-àjà: umu Jedaia, nke ulo Jeshua, nnù abua na ọgu asatọ na iri na atọ.
Umu Harim, nnù abua na ọgu iri na iri na asa.
Jeshua nwa Jozadak, na umu-nne-ya, bú ndi-nchu-àjà, na Zerubabel nwa Shealtiel, na umu-nne-ya, we bilie, wue ebe-ichu-àjà Chineke Israel, isure àjà-nsure-ọku n'elu ya, dika edeworo ya n'iwu Moses, bú onye nke Chineke.
na Maazia, na Bilgai, na Shemaia; ndia bu ndi-nchu-àjà.