Esta 6:14 - Bible Nso14 Mb͕e ha na ya nọ nēkwurita okwu, ndi-onozí eze biaruru nso, we me ngwa ime ka Heman bata n'ọṅuṅu-manya-vine nke Esta mere. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Mgbe ha na ya nọ na-akparịta ụka, ndị onozi eze bịaruru duru Heman ngwangwa maka ịga nʼoriri ahụ Esta kwadoro. Faic an caibideil |