Esta 5:4 - Bible Nso4 Esta we si, Ọ buru na ọ di eze nma, ka eze na Heman bia ta n'ọṅuṅu-manya-vine ahu nke m'meworo ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Esta zara sị, “Ọ bụrụ na ọ masịrị eze, achọrọ m ka gị na Heman bịa rie oriri m kwadooro unu taa.” Faic an caibideil |