Esta 2:10 - Bible Nso10 Esta egosighi ndi-ya ma-ọbu umu-nna-ya: n'ihi na Mọdekai nyere ya iwu ka ọ ghara igosi ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ma Esta agwabeghị onye ọbụla obodo ya maọbụ ihe banyere ezinaụlọ ya, nʼihi na Mọdekai nyere ya iwu ka ọ ghara ịgwa onye ọbụla. Faic an caibideil |