Emọs 6:13 - Bible Nso13 unu ndi nāṅuri n'ihe nābughi ihe, ndi nāsi, Ọ̀ bughi ike nke aka ayi ka ayi jiworo natara onwe-ayi mpi di iche iche? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Unu ndị na-aṅụrị ọṅụ nʼihi na unu meriri obodo Lo Deba, ndị na-asị, “Ọ bụghị site nʼike aka anyị ka anyị nwetakwara Kanaịm?” Faic an caibideil |