Emọs 2:16 - Bible Nso16 onye obi-ya nwere ume n'etiti ndi-dike gāb͕a ọtọ b͕alaga n'ubọchi ahu; ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ndị obi siri ike nʼetiti ndị dike unu, ga-agbara ọtọ gbapụ ọsọ nʼụbọchị ahụ.” Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri. Faic an caibideil |