Ekiliziastis 9:18 - Bible Nso18 Amam-ihe di nma kari ihe-agha nile: ma otù onye-nmehie nāla ọtutu ezi ihe n'iyì. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Amamihe ka ihe agha niile mma, ma otu onye mmehie na-ala ọtụtụ ezi ihe nʼiyi. Faic an caibideil |