Ekiliziastis 8:1 - Bible Nso1 Ònye di ka onye mara ihe? ònye nāma kwa akukọ-isi okwu? Amam-ihe madu nēnye iru-ya ìhè, ike nke iru-ya nāb͕anwe kwa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Onye dị ka onye amamihe? Onye maara nkọwa ihe? Amamihe na-enyekwa ihu ya ihe, na-emekwa ka mgbarụ nke ihu ya gbanwee. Faic an caibideil |