Ekiliziastis 7:19 - Bible Nso19 Amam-ihe nēme ka onye mara ihe di ike kari madu iri ndi nāchi achi ndi nọ n'obodo. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Amamihe na-eme ka otu onye dị ike karịa mmadụ iri na-achị otu obodo. Faic an caibideil |