Ekiliziastis 7:12 - Bible Nso12 N'ihi na amam-ihe bu ǹdò, ego bu kwa ǹdò: ma ọkaka nke ihe-ọmuma bu, na amam-ihe nēme ka onye-nwe-ya di ndu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Amamihe bụ ndo dịka ego si bụrụkwa ndo, ma ụzọ ihe ọmụma ji dị mma karịa bụ nke a: Amamihe na-echebe ndụ ndị nwere ya. Faic an caibideil |