7 Ọzọ, ìhè di utọ, ọ di-kwa-ra anya abua nma ihu anyanwu.
7 Ìhè dị ụtọ, ọ na-amasịkwa anya ịhụ ìhè anyanwụ.
Ọ b͕aputawo nkpuru-obim n'igabiga ba n'olùlù, Ndum gēle kwa ìhè.
Ime ka nkpuru-obi-ya si n'olùlù lata, Ka ewe were ìhè nke ndu nye ya ìhè.
N'ihi na I naputawo nkpuru-obim n'ọnwu: Ì naputaghi ukwum abua na nnuda anēnudam? Ka m'we nējeghari n'iru Chineke N'ihè ndi ndu.
N'ihi na anyanwu na ọta ka Jehova, bú Chineke, bu: Amara na nsọpuru ka Jehova gēnye: Ọ gaghi-eb͕ochi ezi ihe n'ebe ndi nējeghari n'izu-okè nọ.
Ihe nke nēnye anya ìhè nēme ka obi ṅuria: Ezi ihe anuru anu nēme ka ọkpukpu nile ma abuba.
Ob͕eye na onye-nmeb͕u ezutewo: Onye nēnye anya ha abua ìhè bu Jehova.
mb͕e anyanwu na ìhè na ọnwa na kpakpando nile akāb͕achighi, igwe-oji we lata mb͕e oké miri zosiri:
ọzọ, ọ hughi anyanwu, ọ maghi kwa ihe ọ bula; izu-ike diri nka kari onye ahu:
Amam-ihe di nma dika ihe-nketa: e, ọ dikariri ndi nāhu anyanwu anya nma.
ka unu we buru umu nke Nna-unu Nke bi n'elu-igwe: n'ihi na Ọ nēme ka anyanwu-Ya nāwakwasi ajọ madu na ezi madu, Ọ nēme kwa ka miri zokwasi ndi ezi omume na ndi ajọ omume.