Ekiliziastis 10:14 - Bible Nso14 Onye-nzuzu nēme kwa ka okwu ba uba: madu adighi-ama ihe ọ bula nke gādi adi; ọzọ, ihe gādi mb͕e ọ gasiri, ònye gēgosi ya? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Onye nzuzu na-ekwu ọtụtụ okwu. Ma o nweghị onye ma ihe na-aga ime, onye pụrụ ịgwa ya ihe gaje ime mgbe ọ nwụrụ? Faic an caibideil |