Diuteronomi 9:22 - Bible Nso22 Ọ bu kwa nime Tabera, na nime Masa, na nime Kibrot-hataava, ka unu bu ndi nākpasu Jehova iwe. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Ọzọkwa, unu kpasuru Onyenwe anyị iwe na Tabera, na Masa, ọ bụladị na Kibrọt Hataava. Faic an caibideil |