Diuteronomi 6:23 - Bible Nso23 ọ bu kwa ayi ka O mere ka ayi si n'ebe ahu puta, ka O we me ka ayi ba nime, ka O we nye ayi ala ahu nke Ọ ṅuru nna-ayi-hà iyi inye ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Ma o mere ka anyị site nʼIjipt pụta, ịkpọbata na inye anyị ala ahụ o ji ịṅụ iyi kwee nna nna anyị ha na nkwa. Faic an caibideil |