Diuteronomi 4:7 - Bible Nso7 N'ihi na òle mba uku di, nke nwere chi di ya nso dika Jehova, bú Chineke-ayi, si di n'ihe nile ayi kpọkuworo Ya? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Olee mba ọzọ dị ukwuu, nke e mere ka chi ha nọọ ha nso dịka Onyenwe anyị Chineke anyị si na-anọ anyị nso mgbe ọbụla anyị kpọkuru ya nʼekpere? Faic an caibideil |