Diuteronomi 4:13 - Bible Nso13 Ọ we gosi unu ọb͕ub͕a-ndu-Ya, nke Ọ nyere unu iwu ime, bú okwu iri ahu; Ọ we de ha n'elu mbadamba nkume abua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 O nyere unu ọgbụgba ndụ ya, nke unu na-aghaghị idebe. Ha dị iwu iri. O dere ha na mbadamba nkume abụọ. Faic an caibideil |