Diuteronomi 34:6 - Bible Nso6 O we lìe ya na ndagwurugwu ahu n'ala Moab na ncherita-iru Bet-peoa: ma ọ dighi onye mara ílì-ya rue ta. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Onyenwe anyị liri ya na Moab, na ndagwurugwu chere ihu na Bet-Peoa, ma ruo taa, ọ dịghị onye ọbụla maara ebe ili ya dị. Faic an caibideil |