Diuteronomi 33:18 - Bible Nso18 Ọ we kwue ihe bayere Zebulun, si, Zebulun, ṅuria ọṅu n'ọpupu-gi; Isaka, ṅuri kwa ọṅu n'ulo-ikwū-gi nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Banyere Zebụlọn, o kwuru sị, “Ṅụrịa, gị Zebụlọn, nʼọpụpụ gị, ma gị Isaka, ṅụrịa nʼebe obibi gị. Faic an caibideil |