Diuteronomi 29:8 - Bible Nso8 ayi we were ala-ha, were ya nye ndi Reuben, nye kwa ndi Gad, nye kwa nkera ebo Manase, n'ihe-nketa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Anyị weere ala ha nye agbụrụ Ruben, na Gad, na otu ọkara ebo Manase, dịka ihe nketa ha. Faic an caibideil |