Diuteronomi 29:4 - Bible Nso4 ma Jehova enyeghi unu obi imara ama, na anya ihu ahu, na nti inu anu, rue ta. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ma tutu ruo taa, Onyenwe anyị enyebeghị unu obi nwere nghọta, na anya na-ahụ ụzọ, maọbụ ntị na-anụ ihe, nke ga-enyere unu aka ịṅomi ihe ndị a niile. Faic an caibideil |