Diuteronomi 29:28 - Bible Nso28 Jehova we ropu ha n'ala-ha n'iwe, na'ọnuma, na n'oké iwe, we tubà ha n'ala ọzọ, otú ọ di ta. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Nʼoke iwe ya na ọnụma ya ka Onyenwe anyị ji hopu ha site nʼala ha, werekwa ha tụba nʼala ọzọ, dịka ọ dị ugbu a.” Faic an caibideil |