Diuteronomi 28:66 - Bible Nso66 ndu-gi ganākwu kwa èfè n'iru gi; i gātu kwa oké egwu abali na ehihie, i gaghi-eji kwa ndu-gi aka: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a66 Ndụ gị ga-ekonye nʼelu nʼihi oke egwu. Ị ga-anọ nʼegwu, ehihie na abalị, ị gaghị ejikwa ndụ gị nʼaka. Faic an caibideil |