Diuteronomi 28:6 - Bible Nso6 Onye agọziri agọzi ka gi onwe-gi gābu na nbata-gi, onye agọziri agọzi ka gi onwe-gi gābu kwa n'ọpupu-gi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Onye a gọziri agọzi ka ị ga-abụ mgbe ị na-abata na mgbe ị na-apụ apụ. Faic an caibideil |